Submit Lyrics to wikilyrics


DennyB – Egbe Lyrics

Share

[Pre-Chorus]

(Duka Duka)

(Uda egbe ndi nso)

(Duka Duka)

(Duuu)

(Du du du Duka Duka)

(Uda Egbe ndi Nso o)

[Verse 1]

Okwa is Aza bu sure Aza? (O ife igwaa m so)

Nwee kpotalugi a sure loader

Ego baa aza, icholo e form a sharp shooter

Nsogbu julu oyi na mpepe, ije bulia sinye na gas cooker (Iga anu uda egbe ndi nso)

Bia nwoke m, kunyeya na BTc, icholo ikwu ya na RIP?

Maka nga apiadogi TID

Ekensu ga enye VIP

taa, Ngwakwa gi erina ego m

Kita ina agwam na ijilo ego

10% m ka iji eguli egwu?

Biko ewela iwe, ka mjuo gi,

VIEW:  Baba Ali – Living It Up Lyrics

[Chorus]

Icho ka anyi gbaa egbe?

(Icho inu uda ya?)

Icho ka anyi gba egbe?

(Mma nku n‘ebe ebe)

Hmmm, taa

Icho ka anyi gba egbe?

Adim egwulegwu oru

Icho ka anyi gba egbe?

Iga afu ka osi adi, Iga afu ka osi

Icho ka anyi gba egbe?

Duka Duka

[Verse 2]

Ee Aza Man? I no want hear story oo

Ka o reflect n’aza m ozugbo ozugbo, Oiso

Asim gi oiso

[Chorus]

Icho inu uda ya?

Icho kanyi gbaa egbe?

Nga elekwa oku Ciger o, Ifu ka osi adi

Icho kanyi gbaa egbe?

Come here, lets peace oiso, Akiko adiro a

Taa,

VIEW:  Dylan Sinclair – Suppress (Original) Lyrics

Icho kanyi gbaa egbe?

Adim egwulegwu n’olu o

Afulodim iru gi n’iru olu

Icho kanyi gbaa egbe?

Icho ifu ka osi adi? anyi ga enwe na mpempe

Icho ka anyi gba egbe?

(Duka Duka) (Duu du du du du du)


Note: Please support wikilyrics by Sharing or dropping a comment here. Also, You can submit song lyrics, poem or anthem here and reach thousands of Audience!